Nehemaya 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ozugbo ndị iro anyị niile nụrụ ya, mba niile gbara anyị gburugburu ahụkwa ya, ezigbo ihere mere ha.*+ Ha ghọtakwara na ọ bụ Chineke anyị nyeere anyị aka ịrụcha ọrụ a.
16 Ozugbo ndị iro anyị niile nụrụ ya, mba niile gbara anyị gburugburu ahụkwa ya, ezigbo ihere mere ha.*+ Ha ghọtakwara na ọ bụ Chineke anyị nyeere anyị aka ịrụcha ọrụ a.