Nehemaya 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ezra wee too Jehova bụ́ ezi Chineke, onye bụ́ Onye ukwu. Mmadụ niile wee chịlie aka elu, sị, “Amen!* Amen!”+ Ha hulataziri kpọọrọ Jehova isiala.
6 Ezra wee too Jehova bụ́ ezi Chineke, onye bụ́ Onye ukwu. Mmadụ niile wee chịlie aka elu, sị, “Amen!* Amen!”+ Ha hulataziri kpọọrọ Jehova isiala.