Nehemaya 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọgbakọ ahụ niile, bụ́ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, wee rụọ ụlọ ndò ma biri n’ụlọ ndò ndị ahụ n’ihi na ndị Izrel emetụbeghị ememme a otú a malite n’oge Joshụa+ nwa Nọn ruo n’ụbọchị ahụ. Ha wee ṅụrịa nnukwu ọṅụ.+
17 Ọgbakọ ahụ niile, bụ́ ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta, wee rụọ ụlọ ndò ma biri n’ụlọ ndò ndị ahụ n’ihi na ndị Izrel emetụbeghị ememme a otú a malite n’oge Joshụa+ nwa Nọn ruo n’ụbọchị ahụ. Ha wee ṅụrịa nnukwu ọṅụ.+