-
Nehemaya 10:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ndị ọzọ kwetakwara ihe ahụ e kpebiri. Ha bụ ndị nchụàjà, ndị Livaị, ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá, ndị na-abụ abụ, ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,* ndị niile kwụsịrị iso ndị bi n’ala ndị a emekọ ihe ka ha wee na-edebe Iwu ezi Chineke,+ ha na ndị nwunye ha, ụmụ ha ndị nwoke, na ụmụ ha ndị nwaanyị, na ndị niile ọzọ ma ihe ma na-aghọta ihe.*
-