Nehemaya 10:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Anyị kpebikwara na onye ọ bụla n’ime anyị ga na-enye otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu shekel* kwa afọ maka ozi a na-eje n’ụlọ* Chineke anyị,+
32 Anyị kpebikwara na onye ọ bụla n’ime anyị ga na-enye otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu shekel* kwa afọ maka ozi a na-eje n’ụlọ* Chineke anyị,+