Nehemaya 10:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Anyị fekwara nza ka a mata mgbe ezinụlọ nke ọ bụla ná ndị nchụàjà, ndị Livaị, na ndị ọzọ ga na-ebute nkụ n’ụlọ Chineke anyị n’oge a kara aka, kwa afọ, ka e jiri ha na-esonye ọkụ n’ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke anyị otú e dere ya n’Iwu.*+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:34 Ụlọ Nche,2/1/2006, p. 11
34 Anyị fekwara nza ka a mata mgbe ezinụlọ nke ọ bụla ná ndị nchụàjà, ndị Livaị, na ndị ọzọ ga na-ebute nkụ n’ụlọ Chineke anyị n’oge a kara aka, kwa afọ, ka e jiri ha na-esonye ọkụ n’ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke anyị otú e dere ya n’Iwu.*+