Nehemaya 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 na Matanaya,+ nwa Maịka nwa Zabdaị nwa Esaf,+ onye na-eduzi abụ ma na-edu ndị na-abụ abụ otuto ma e kpewe ekpere,+ na Bakbọkaya, onye nke abụọ n’ime ụmụnne ya, nakwa Abda nwa Shamua nwa Gelal nwa Jedutọn.+
17 na Matanaya,+ nwa Maịka nwa Zabdaị nwa Esaf,+ onye na-eduzi abụ ma na-edu ndị na-abụ abụ otuto ma e kpewe ekpere,+ na Bakbọkaya, onye nke abụọ n’ime ụmụnne ya, nakwa Abda nwa Shamua nwa Gelal nwa Jedutọn.+