Nehemaya 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ*+ bi n’Ofel.+ Ọ bụ Zaịha na Gishpa na-elekọta ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ.*