Nehemaya 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 E nwere iwu eze nyere maka ha,+ nweekwa ihe e kpebiri a ga na-enye ndị na-abụ abụ nke ga na-ezuru ha kwa ụbọchị. Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:23 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2023, p. 10
23 E nwere iwu eze nyere maka ha,+ nweekwa ihe e kpebiri a ga na-enye ndị na-abụ abụ nke ga na-ezuru ha kwa ụbọchị.