Nehemaya 12:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ha chụrụ nnukwu àjà n’ụbọchị ahụ, ṅụrịakwa ọṅụ+ n’ihi na ezi Chineke mere ka ha nwee nnukwu obi ụtọ. Ụmụ nwaanyị na ụmụntakịrị ṅụrịkwara ọṅụ,+ nke mere na a nọ n’ebe dị anya na-anụ ọṅụ a na-aṅụrị na Jeruselem.+
43 Ha chụrụ nnukwu àjà n’ụbọchị ahụ, ṅụrịakwa ọṅụ+ n’ihi na ezi Chineke mere ka ha nwee nnukwu obi ụtọ. Ụmụ nwaanyị na ụmụntakịrị ṅụrịkwara ọṅụ,+ nke mere na a nọ n’ebe dị anya na-anụ ọṅụ a na-aṅụrị na Jeruselem.+