Nehemaya 12:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 N’ihi na n’oge gara aga, n’oge Devid na Esaf, e nwere ndị na-eduzi* ndị na-abụ abụ, nweekwa abụ otuto na abụ e ji ekele Chineke.+
46 N’ihi na n’oge gara aga, n’oge Devid na Esaf, e nwere ndị na-eduzi* ndị na-abụ abụ, nweekwa abụ otuto na abụ e ji ekele Chineke.+