Nehemaya 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M wee bịarute Jeruselem hụ ihe ọjọọ Elayashib+ mere n’ihi Tobaya.+ O doziiri ya otu ọnụ ụlọ a na-akwasa ihe n’ogige ụlọ ezi Chineke.
7 M wee bịarute Jeruselem hụ ihe ọjọọ Elayashib+ mere n’ihi Tobaya.+ O doziiri ya otu ọnụ ụlọ a na-akwasa ihe n’ogige ụlọ ezi Chineke.