Nehemaya 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M chọpụtakwara na a naghịzi enye ndị Livaị+ òkè ha,+ nke mere na onye nke ọ bụla ná ndị Livaị na ndị na-abụ abụ, bụ́ ndị na-eje ozi, gawara ịrụ ọrụ n’ala nke ya.+
10 M chọpụtakwara na a naghịzi enye ndị Livaị+ òkè ha,+ nke mere na onye nke ọ bụla ná ndị Livaị na ndị na-abụ abụ, bụ́ ndị na-eje ozi, gawara ịrụ ọrụ n’ala nke ya.+