Nehemaya 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Juda niile webatakwara otu ụzọ n’ụzọ iri+ nke ọka,* nke mmanya ọhụrụ, na nke mmanụ n’ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe.+
12 Juda niile webatakwara otu ụzọ n’ụzọ iri+ nke ọka,* nke mmanya ọhụrụ, na nke mmanụ n’ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe.+