13 M wee nye Shelemaya bụ́ onye nchụàjà, Zedọk bụ́ odeakwụkwọ, na Pedaya onye Livaị ọrụ ilekọta ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe. Henan nwa Zakọ nwa Matanaya na-enyekwara ha aka n’ihi na e weere ụmụ nwoke ahụ ka ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi. Ọrụ ha bụ ikesara ụmụnne ha ihe.