-
Esta 2:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ka eze họpụtakwa ndị mmadụ n’ógbè* niile ọ na-achị,+ ka ha kpọta ụmụ agbọghọ niile mara mma, ndị na-amaghịkwa nwoke, na Shushan,* bụ́ ebe obí eze dị,* n’ụlọ ụmụ nwaanyị.* Ka a kpọnyekwa ha Hegaị bụ́ ọnaozi eze, onye na-elekọta ụmụ nwaanyị, ka ọ na-elekọta ha.+ Ka e nyekwa ha ihe ndị ha ga-eji na-achọ mma.*
-