Esta 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe a kpọsara ihe eze kwuru na iwu o nyere, mgbe a kpọtakwara ọtụtụ ụmụ agbọghọ na Shushan,* bụ́ ebe obí eze dị,* wee nyefee ha n’aka Hegaị,+ a kpọtakwara Esta n’ụlọ* eze ma nyefee ya n’aka Hegaị onye na-elekọta ụmụ nwaanyị.
8 Mgbe a kpọsara ihe eze kwuru na iwu o nyere, mgbe a kpọtakwara ọtụtụ ụmụ agbọghọ na Shushan,* bụ́ ebe obí eze dị,* wee nyefee ha n’aka Hegaị,+ a kpọtakwara Esta n’ụlọ* eze ma nyefee ya n’aka Hegaị onye na-elekọta ụmụ nwaanyị.