Esta 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Esta emeghị ka a mata ndị bụ́ ndị ikwu ya na ndị obodo ya,+ n’ihi na ọ bụ ihe Mọdekaị gwara ya. Ọ bụkwa ihe Mọdekaị kwuru ka Esta na-eme, otú ọ na-eme mgbe Mọdekaị na-elekọta ya.+
20 Esta emeghị ka a mata ndị bụ́ ndị ikwu ya na ndị obodo ya,+ n’ihi na ọ bụ ihe Mọdekaị gwara ya. Ọ bụkwa ihe Mọdekaị kwuru ka Esta na-eme, otú ọ na-eme mgbe Mọdekaị na-elekọta ya.+