Esta 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, o weere ya na ya ewedala onwe ya ala ma ya gbuo* naanị Mọdekaị, n’ihi na ha agwala ya gbasara ndị obodo Mọdekaị. Heman wee chọwa otú ọ ga-esi gbuo ndị Juu niile nọ n’ógbè niile Ahazuirọs na-achị, bụ́ ndị obodo Mọdekaị.
6 Ma, o weere ya na ya ewedala onwe ya ala ma ya gbuo* naanị Mọdekaị, n’ihi na ha agwala ya gbasara ndị obodo Mọdekaị. Heman wee chọwa otú ọ ga-esi gbuo ndị Juu niile nọ n’ógbè niile Ahazuirọs na-achị, bụ́ ndị obodo Mọdekaị.