Esta 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị ozi ahụ gawara ozugbo+ otú eze gwara ha. E tikwara iwu ahụ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.* Eze na Heman wee nọdụ ala ṅụwa mmanya. Ma Shushan* nọ n’ọgba aghara. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:15 Ṅomie, p. 131-132 Ụlọ Nche,10/1/2011, p. 21-22
15 Ndị ozi ahụ gawara ozugbo+ otú eze gwara ha. E tikwara iwu ahụ na Shushan,*+ bụ́ ebe obí eze dị.* Eze na Heman wee nọdụ ala ṅụwa mmanya. Ma Shushan* nọ n’ọgba aghara.