Esta 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ógbè* ọ bụla+ a gwara ndị mmadụ iwu eze tiri, ndị Juu bi ebe ahụ na-amalite iru ezigbo uju, na-ebu ọnụ,+ na-ebe ákwá, na-etikwa mkpu arịrị. Ọtụtụ n’ime ha yikwa ákwà iru uju dinara ná ntụ.+
3 N’ógbè* ọ bụla+ a gwara ndị mmadụ iwu eze tiri, ndị Juu bi ebe ahụ na-amalite iru ezigbo uju, na-ebu ọnụ,+ na-ebe ákwá, na-etikwa mkpu arịrị. Ọtụtụ n’ime ha yikwa ákwà iru uju dinara ná ntụ.+