Esta 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O nyekwara ya akwụkwọ e dere iwu ahụ e tiri na Shushan*+ ka a laa ndị Juu n’iyi. Ọ ga-egosi ya Esta ma kọọrọ ya gbasara ya. Ọ ga-agwakwa ya+ ka ọ gakwuru eze rịọ ya ka o meere ha amara, gaakwa ihu na ihu rịọchitere ndị ya arịrịọ.
8 O nyekwara ya akwụkwọ e dere iwu ahụ e tiri na Shushan*+ ka a laa ndị Juu n’iyi. Ọ ga-egosi ya Esta ma kọọrọ ya gbasara ya. Ọ ga-agwakwa ya+ ka ọ gakwuru eze rịọ ya ka o meere ha amara, gaakwa ihu na ihu rịọchitere ndị ya arịrịọ.