Esta 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’abalị ahụ, ụra agaghị eze n’anya.* N’ihi ya, o kwuru ka e wetara ya akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge gara aga.+ E wee gụpụtara ya eze.
6 N’abalị ahụ, ụra agaghị eze n’anya.* N’ihi ya, o kwuru ka e wetara ya akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge gara aga.+ E wee gụpụtara ya eze.