Esta 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka a chịta uwe eze na-eyi,+ kpụtakwa ịnyịnya eze na-agba, nke e kere ákwà isi pụrụ iche n’isi ya.