Esta 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Heman wee chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya, gaa yiwe Mọdekaị uwe,+ meekwa ka ọ nọrọ n’elu ịnyịnya ahụ na-agbagharị n’ámá obodo, nọrọkwa ya n’ihu na-eti, sị: “Ihe a ka a na-emere nwoke eze chọrọ ịkwanyere ùgwù.”
11 Heman wee chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya, gaa yiwe Mọdekaị uwe,+ meekwa ka ọ nọrọ n’elu ịnyịnya ahụ na-agbagharị n’ámá obodo, nọrọkwa ya n’ihu na-eti, sị: “Ihe a ka a na-emere nwoke eze chọrọ ịkwanyere ùgwù.”