Esta 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Heman kọọrọ Ziresh nwunye ya+ na ndị enyi ya niile ihe niile mere ya, ndị na-adụ ya ọdụ* na Ziresh nwunye ya wee sị ya: “Ọ bụrụ na Mọdekaị, onye kazi gị n’ọkwá, bụ onye Juu,* ị gaghị emerili ya. Nke ị na-eme agwụla.”
13 Mgbe Heman kọọrọ Ziresh nwunye ya+ na ndị enyi ya niile ihe niile mere ya, ndị na-adụ ya ọdụ* na Ziresh nwunye ya wee sị ya: “Ọ bụrụ na Mọdekaị, onye kazi gị n’ọkwá, bụ onye Juu,* ị gaghị emerili ya. Nke ị na-eme agwụla.”