Esta 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ụbọchị nke abụọ ahụ, n’oge ha na-aṅụ mmanya n’oriri ahụ, eze gwara Esta ọzọ, sị: “Esta nwunye m, gịnị ka ị na-arịọ ka e meere gị? M ga-emere gị ya. Gịnịkwa ka ị chọrọ ka m meere gị? Ọ bụrụgodị na ị chọrọ ọkara alaeze m, m ga-enye gị ya.”+ Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:2 Ṅomie, p. 140 Ụlọ Nche,1/1/2012, p. 26
2 N’ụbọchị nke abụọ ahụ, n’oge ha na-aṅụ mmanya n’oriri ahụ, eze gwara Esta ọzọ, sị: “Esta nwunye m, gịnị ka ị na-arịọ ka e meere gị? M ga-emere gị ya. Gịnịkwa ka ị chọrọ ka m meere gị? Ọ bụrụgodị na ị chọrọ ọkara alaeze m, m ga-enye gị ya.”+