Esta 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Esta nwunye eze wee sị: “Eze, ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, ọ bụrụkwa na ọ dị eze mma, m na-arịọ ka ị zọọ ndụ m.* M na-arịọkwa ka ị napụta ndị m.+ Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:3 Ṅomie, p. 140 Ụlọ Nche,1/1/2012, p. 26
3 Esta nwunye eze wee sị: “Eze, ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, ọ bụrụkwa na ọ dị eze mma, m na-arịọ ka ị zọọ ndụ m.* M na-arịọkwa ka ị napụta ndị m.+