4 N’ihi na e reela anyị,+ mụ na ndị m, ka a laa anyị n’iyi, gbuo anyị ma bibie anyị.+ A sị na e rere anyị ka anyị ghọọ ụmụ nwoke na-agba ohu na ụmụ nwaanyị na-agba ohu, m gaara agbachi nkịtị. Ma ọdachi a agaghị abara eze uru, kama, ọ ga-emebiri ya ihe.”