-
Esta 7:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Esta asị: “Ọ bụ Heman ọjọọ a bụ onye ahụ na-emegide anyị na onye iro anyị.”
Ezigbo ụjọ jidere Heman n’ihi eze na nwunye ya.