-
Esta 8:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Esta wee sị: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ọ bụrụkwa na ihe m masịrị ya, ọ bụrụkwa na ihe a kwesịrị ekwesị n’anya eze, ọ bụrụkwa na m dị mma n’anya ya, ka e dee ya edee na a kagbuola ihe ahụ e dere n’akwụkwọ, ya bụ, nkata ahụ Heman nwa Hamedeta, onye agbụrụ Egag,+ kpara,+ nke o dere iji bibie ndị Juu bi n’ógbè* niile eze na-achị.
-