Esta 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Eze Ahazuirọs wee gwa Esta nwunye ya na Mọdekaị onye Juu, sị: “Enyela m Esta ihe niile Heman nwe.+ A kwụwakwala Heman n’osisi,+ n’ihi nkata ọ kpara ibibi* ndị Juu.
7 Eze Ahazuirọs wee gwa Esta nwunye ya na Mọdekaị onye Juu, sị: “Enyela m Esta ihe niile Heman nwe.+ A kwụwakwala Heman n’osisi,+ n’ihi nkata ọ kpara ibibi* ndị Juu.