Esta 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 A napụtara ndị Juu.* Ha ṅụrịkwara ọṅụ, obi ana-atọ ha ụtọ, ndị mmadụ ana-akwanyekwara ha ùgwù.