Esta 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ógbè* niile na n’obodo niile a kpọsara ihe eze kwuru na iwu o tiri, ndị Juu nọ na-aṅụrị ọṅụ, obi ana-atọ ha ụtọ, ha ana-eri, na-aṅụ, na-ekporikwa ndụ. Ọtụtụ ndị obodo dị iche iche na-ekwukwa na ha bụzi ndị Juu,+ n’ihi na ụjọ ndị Juu tụwara ha. Esta Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:17 Ụlọ Nche,3/1/2006, p. 11
17 N’ógbè* niile na n’obodo niile a kpọsara ihe eze kwuru na iwu o tiri, ndị Juu nọ na-aṅụrị ọṅụ, obi ana-atọ ha ụtọ, ha ana-eri, na-aṅụ, na-ekporikwa ndụ. Ọtụtụ ndị obodo dị iche iche na-ekwukwa na ha bụzi ndị Juu,+ n’ihi na ụjọ ndị Juu tụwara ha.