Esta 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Eze wee kwuo ka e mee otú ahụ. E wee tie iwu na Shushan,* kwụwakwa ụmụ iri Heman n’elu osisi.