Esta 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mọdekaị+ dere ihe ndị a n’akwụkwọ ma zigara ha ndị Juu niile nọ n’ógbè* niile Eze Ahazuirọs na-achị, ma ebe ndị dị nso ma ebe ndị dị anya.
20 Mọdekaị+ dere ihe ndị a n’akwụkwọ ma zigara ha ndị Juu niile nọ n’ógbè* niile Eze Ahazuirọs na-achị, ma ebe ndị dị nso ma ebe ndị dị anya.