Esta 9:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma mgbe Esta gakwuuru eze, eze nyere iwu, e deekwa ya edee,+ sị: “Ka nkata ọjọọ a ọ kpaara ndị Juu+ kpudo ya.” Ha kwụwakwara ya na ụmụ ya n’elu osisi.+
25 Ma mgbe Esta gakwuuru eze, eze nyere iwu, e deekwa ya edee,+ sị: “Ka nkata ọjọọ a ọ kpaara ndị Juu+ kpudo ya.” Ha kwụwakwara ya na ụmụ ya n’elu osisi.+