Job 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụ na ọ napụwa mmadụ ihe, è nwere onye ga-egbochi ya? Ònye ga-asịli ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+