Job 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndụ m agwụla m ike.+ M ga-ekwupụta ihe na-enye m nsogbu n’obi. M ga-ekwu okwu n’ihi otú ahụhụ m na-ata si ewute m. Job Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Ụlọ Nche,3/15/2006, p. 15
10 “Ndụ m agwụla m ike.+ M ga-ekwupụta ihe na-enye m nsogbu n’obi. M ga-ekwu okwu n’ihi otú ahụhụ m na-ata si ewute m.