Job 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Okwu na-abaghị uru ị na-ekwu ọ̀ ga-eme ka ndị mmadụ mechie ọnụ? Ọ̀ bụ na e nweghị onye ga-abara gị mba maka okwu mkparị ị na-ekwu?+
3 Okwu na-abaghị uru ị na-ekwu ọ̀ ga-eme ka ndị mmadụ mechie ọnụ? Ọ̀ bụ na e nweghị onye ga-abara gị mba maka okwu mkparị ị na-ekwu?+