Job 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ na-eme ka a mata ihe ndị e zoro n’ọchịchịrị,+Ọ na-emekwa ka ìhè nwuo n’ebe gbara oké ọchịchịrị.