Job 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A sị na ọ bụ unu ka ihe a mere m mere,M nwere ike ikwu okwu otú unu si ekwu,M nwekwara ike ịkatọ unu,Fufeekwara unu isi.+ Job Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:4 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,4/2016, p. 3
4 A sị na ọ bụ unu ka ihe a mere m mere,M nwere ike ikwu okwu otú unu si ekwu,M nwekwara ike ịkatọ unu,Fufeekwara unu isi.+