Job 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụ na ihe ọjọọ na-atọ ya ụtọ n’ọnụ,Ọ bụrụ na o zoo ya n’okpuru ire ya,