Job 29:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Abụụrụ m ndị ogbenye nna.+ M na-eleba anya n’ikpe gbasara ndị m na-amaghị.+