Job 32:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Elaịhu nwa Barakel onye si n’agbụrụ Bọz wee malite ikwu okwu. Ọ sịrị: “Abụ m nwata,Ma unu bụ ndị okenye.+ Ọ bụ ya mere m ji kwanyere unu ùgwù ghara ikwu okwu,+Anwaghịkwa m ịgwa unu ihe m ma.
6 Elaịhu nwa Barakel onye si n’agbụrụ Bọz wee malite ikwu okwu. Ọ sịrị: “Abụ m nwata,Ma unu bụ ndị okenye.+ Ọ bụ ya mere m ji kwanyere unu ùgwù ghara ikwu okwu,+Anwaghịkwa m ịgwa unu ihe m ma.