Job 34:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi ya, geenụ m ntị, unu ndị na-aghọta ihe: Chineke emekataghị mee ihe ọjọọ.+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile emekataghị mee ihe na-adịghị mma.+
10 N’ihi ya, geenụ m ntị, unu ndị na-aghọta ihe: Chineke emekataghị mee ihe ọjọọ.+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile emekataghị mee ihe na-adịghị mma.+