Job 42:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Ugbu a, amatala m na i nwere ike ime ihe niile. E nweghị ihe ọ bụla i bu n’obi ime nke ị na-agaghị emeli.+ Job Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 42:2 Ụlọ Nche,4/15/2001, p. 11
2 “Ugbu a, amatala m na i nwere ike ime ihe niile. E nweghị ihe ọ bụla i bu n’obi ime nke ị na-agaghị emeli.+