Abụ Ọma 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ na m mejọrọ onye na-emere m ihe ọma,+Ma ọ bụ, ọ bụrụ na m bukọọrọ ihe onye iro m mgbe ọ na-enweghị ihe o mere,*
4 Ọ bụrụ na m mejọrọ onye na-emere m ihe ọma,+Ma ọ bụ, ọ bụrụ na m bukọọrọ ihe onye iro m mgbe ọ na-enweghị ihe o mere,*