Abụ Ọma 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ naghị ana ọmụrụ nwa ma ọ gbazinye mmadụ ego,+Ọ naghịkwa ana aka azụ* ka e megbuo onye aka ya dị ọcha.+ A gaghị eme ka onye ọ bụla na-eme ihe ndị a daa.*+
5 Ọ naghị ana ọmụrụ nwa ma ọ gbazinye mmadụ ego,+Ọ naghịkwa ana aka azụ* ka e megbuo onye aka ya dị ọcha.+ A gaghị eme ka onye ọ bụla na-eme ihe ndị a daa.*+