Abụ Ọma 18:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ na-eme ka ụkwụ m na-awụ ọsọ ka ụkwụ mgbada. Ọ na-eme ka m guzoro n’ebe dị ezigbote elu.+